Lekwaya'o! lekwa ya'o
Nwam bu n'obi naga
Onyem bu n'obi nwa din ma
Matakwae n'obu mu soy n'azu
Lekway'anya, ije ya
Ih'obu n'obi nwa di nm'aga wa la
Akpom gi'ejeb'embi, kibia nonye lu mo
Esom gi'ejeb'ibi, ka'm bia nonye lu gi o!
Za nu m'oku, biko chelu mo biko
Mme'gihe were g’iwe, chetakwa nam huru gi n'anya
Nwa mara mma ahuru m gi n'anya
Ada mara mma ahuru m gi n'anya
Chelu mo! Chelu mo!!
Ezu ta gomgi nike
Biko gosi dim' ih’ijieme nganga
Lekwaya'o!

Onyem bu n'obi nwa din ma
Matakwae n'obu mu soy n'azu
Lekway'anya, ije ya
Ih'obu n'obi nwa di nm'aga wa la
Akpom gi'ejeb'embi, kibia nonye lu mo
Esom gi'ejeb'ibi, ka'm bia nonye lu gi o!

Alu emenu mo
Ife emenu mo
Ka’m kwue k'obod'anyi nu
Ka’m kwue k'obod'anyi nu
Nne mu si mu rub'isi
O si mu malife
Lekwa mo! Gwam’ife m g’eme
Lekwa mo! Afuru gi n’anya
Comments (0)
The minimum comment length is 50 characters.
Information
There are no comments yet. You can be the first!
Login Register
Log into your account
And gain new opportunities
Forgot your password?