0
Chukwu Na Enye - Phyno (Ft. Omawumi)
0 0

Chukwu Na Enye Phyno (Ft. Omawumi)

Chukwu Na Enye - Phyno (Ft. Omawumi)
[Intro: Phyno & Omawunmi]
Ha
Woooo
Phyno fyno
Oma-wonder
My name na Omawunmi
God dey do
Eh hen

[Chorus: Omawunmi]
Chukwu na enye
Chukwu na enye
Ngwa bia nenenu ife chukwu na eme
Chukwu na enye
Chukwu na enye
Ngwa bia nenenu ife chukwu na eme
Mge mu elele (o nono)
Mdu mu elete (o nono)
Uzo mu elele (o nono)
Eh eh ehhhh
Mge mu elele (o nono)
Mdu mu elete (o nono)
Uzo mu elele (o nono)
Eh eh ehhhh

[Verse 1: Phyno]
Tell me what you see when you look at me now
You go see the blessings of God in my life
Look at me then and look at me now
Im a living testimony
Ne kwa ihe chukwu nyere onye ono we ya
Ne kwa ihe chukwu nyere onye ono we ya
Ife mga bu na uwa oge nweya
Ebe mge je na uwa o fugoya
Some say I no try
Say I no go grow
Kita negodu anya a nwegomu ya
Ha na kpomu mgba a muwa zego ya
Ude chukwu ne de nime ndu m
Ni bu nibe bianu ka anyi bulua
Olisam nigwe a melumu ofuma
Bata nime ndu mu luolu na
We siri mu nwam jelu nke oma
Comments (0)
The minimum comment length is 50 characters.
Information
There are no comments yet. You can be the first!
Login Register
Log into your account
And gain new opportunities
Forgot your password?