[Intro]
Inara afu dimkpa
Inu isi ego
Yeah
Nwa obu ihe wetere ego bu oru
Nwanne obu na ijiri oru ibulu oru
Nwanne obu ihe wetere ego bu oru
Nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru
Ebere m na emere ndi afu gbara m boot very rude
Kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude ah bet
Nwanne nga kpofuta altitude safe landing
Iche na mu eyi parachute
Nwa ogbe wey OG ji the salute
Umu nnunu na acho iji fine face confuse before e kwuo lote na men bu nkpo na boot
And inu uda ekwete na foam ka eji eti udu
Ode siri mu na mu ana akwoka oka
Buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha
Ijito nwoke buru ebu
Nwoke agbago dimkpa
Ijito nwoke burum nko shade m no na timber

Comments (0)
The minimum comment length is 50 characters.