[Hook]
O’biara board (o’biara board)
O’biara board (o’biara board)
Onwere show (onwere show)
Imana onwere show (onwere show)
[Chorus]
Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu
Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu
Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo
Gbaputa, ebupute okpogho
Imana men nwelu Obiagu
Imana guys nwelu Obiagu
Imana uwa mgbede di, Obiagu
Imana boys nwelu, Obiagu [Obiagu]
Onye nku nu [Obiagu]; kpaputa ya k’osie (Obiagu)
Onye ego nu [Obiagu], weputa ya ka’m fu’nu (Obiagu)
Kpaputa ya ka’mhu nu Obiagu
Nyem nyem kam kadu [Obiagu]
Wunyelum honour [Obiagu] [inweeya]
Ah! Onye isi wunyelum honour
Ibukwa ezege wunyelum honour
Eh! Onye eze wunyelum honour
Kam solo umu ogbom wee kulu mgwo
[Verse 1]
Maka, dika gi amaghi n’ibu santa
Ego m’nyere gi aburo canter
Men na-ballu na recession ebe ndi
Owu saga here sugakwa grammer
Omegide kute udiokpa
O ga eweputalu gi temkpa
Onye isi ibu lekpa mana umu asa na-agalu gi mental
Agbalusia nwa ngene, agbalusia ekulu nwa ngene nuo’a
Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo
Since I discovered now, adim covered so
Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo

Comments (0)
The minimum comment length is 50 characters.